Onye na-ede akwụkwọ aha ya bụ Sonuga

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Titilope Sonuga
Sonuga in 2017
BornÀtụ:Birth year and age
Lagos, Nigeria
NationalityNigerian
CitizenshipNigeria
OccupationPoet, civil engineer, actress
Titilope Sonuga
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyereTitilope Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1985 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee Dezie

Titilope Sonuga,Listen nke a makwaara dị ka Titi Sonuga, bụ onye Naijiria na-ede uri, injinia obodo, na onye na-eme ihe nkiri nke na-etinye oge ya n'etiti Lagos na Edmonton, Canada.Listen 

Afọ ndị mbụ[dezie | dezie ebe o si]

Titilope Sonuga, onye amụrụ na Lagos, Nigeria, kwagara na Edmonton, Canada, mgbe ọ dị afọ iri na atọ.[1] Sonuga nọrọ afọ ise na-arụ ọrụ dị ka injinia mgbe ọ na-achụso mmasị ya na uri ma na-eme ihe n'oge ezumike ya.[2]

Abụ uri[dezie | dezie ebe o si]

Sonuga meriri afọ 2011 Canadian Authors Association Emerging Writer Award na afọ 2012 Maya Angelou Poetry Contest.[3] O guzobere Rouge Poetry na Edmonton, usoro uri slam. N'ọnwa Mee afọ 2015 ọ ghọrọ onye na-ede uri mbụ pụtara na emume ncheta onye isi ala Naijiria. O bipụtara nchịkọta uri n'afọ 2016.[4] Sonuga emeela na Ememme abụ abụ Lagos International . A kpọrọ ya onye edemede nke itoolu nke Edmonton.[5][6]

Ndụ onwe onye[dezie | dezie ebe o si]

na 2015 o kwuputara njikọ aka ya na onye na-ese foto Seun Williams.[7] Kemgbe ahụ ọ ghọrọ nne.[8]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Ndepụta nke ndị Naijiria na-eme ihe nkiri

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Titilope Sonuga: Beautiful, Confident and Poetic", Wordup 411, 9 December 2013.
  2. "Poet Titilope Sonuga talks Leaving a Career in Engineering to Follow Her Dreams | Watch Episode 2 of 'Culture Diaries'", BellaNaija.com, 4 March 2016. Retrieved 7 October 2016.
  3. "Clear message, language impresses poetry judges", Edmonton Journal, 24 October 2012; via PressReader.
  4. About: Titilope Sonuga. Poejazzi.com. Retrieved on 22 September 2016.
  5. Titi Sonuga. Lagospoetryfestival.com. Archived from the original on 23 September 2016. Retrieved on 22 September 2016.
  6. Titilope Sonuga named Edmonton's ninth poet laureate (en-CA). edmontonjournal. Retrieved on 27 July 2022.
  7. Titilope Sonuga is engaged!. Pulse (1 July 2015). Retrieved on 22 September 2016.
  8. TITILOPE SONUGA: EMBRACING MOTHERHOOD, ELECTRIFYING THE STAGE (en-US). THISDAYLIVE (2020-02-02). Retrieved on 2020-05-29.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]