Jump to content

Onye nwere nkwarụ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Onye nwere nkwarụ bụ onye ma ọ bụ anụmanụ nwere nkwarụrụ, ọ kachasị onye na-enweghị ike ịga ije n'ihi mmerụ ahụ ma ọ bụ ọrịa. E dekọrọ okwu ahụ na mbido nari itolu na iri ise AD, ma sitere na Proto-German krupilaz.[1] Okwu ndi German na ndi Dutch Krüppel na kreupel bụ ihe ana akpo cognates.

  1. Online Etymology Dictionary