Orji

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Orji bụ obodo dị na ndịda ọwụwa anyanwụ Nigeria. Ọ dị na okpuru ọchịchị Owerri North nke Imo steeti. Mpaghara a bụ akụkụ nke alaeze oge ochie nke Uratta. Orji bụ otu n'ime ọtụtụ obodo n'akụkụ okporo ụzọ Owerri-Okigwe, gụnyere Umuchoke, Umuogowerem, Umuogii, Umukehi, Umuodu, Umuimeka, Umundula, Umuasonye, na Aro. [Ihe ndekọ achọrọ]