Osasere Orumwense
Ọdịdị
Osasere Orumwense
ụdịekere | nwoke |
---|---|
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Jụn 1954 |
ọrụ ọ na-arụ | injinia |
ebe agụmakwụkwọ | University of Leeds, Auchi Polytechnic, Staffordshire University |
[1]Osasere Orumwense (amụrụ na June 20, 1954) bụ onye nkuzi Naijiria, onye edemede na prọfesọ nke injinia igwe. [2] bụ osote onye isi nke itoolu nke Mahadum Benin, Naijiria.
Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ UNIBEN under Orumwense's watch (en-US). Latest Nigeria News, Nigerian Newspapers, Politics (December 27, 2018). Retrieved on 2020-05-31.
- ↑ UNIBEN'S giant strides at 48 (en-US). The Sun Nigeria (May 31, 2018). Retrieved on 2020-05-31.