Oshogbo Stadium
Ọdịdị
Oshogbo Stadium
| mba/obodo | Naijiria |
|---|---|
| dị na ngalaba nhazi mpaghara | Ȯra Osun |
| nhazi ọnọdụ | 7°47′38″N 4°34′20″E |
| onye bi | Osun United F.C. |

Osogbo Township Stadium bụ ámá egwuregwu maka ọtụtụ egwuregwu dị iche iche dị na Osogbo, Osun State, Nigeria . [1] A na -eji ya ugbu ọkachasị na egwuregwu bọọlụ, ọ bụkwa ebe egwuregwu nnọọ n'ụlọ nkePrime FC na Ila Orangun FC. Ama Egwuregwu ahụ nwere ike ịbatacha mmadụ puku iri . [1]
Nrụtụaka
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Stadiums in Nigeria. World Stadiums. Retrieved on 2008-06-17.