Gaa na ọdịnaya

Oshoke Abalu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Oshoke Abalu
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịNaijiria Dezie
Aha enyerePamela Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya19 Maachị 1978 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ese ụkpụrụ ụlọ, onye ọchụ̀nta ego Dezie
Ebe agụmakwụkwọIowa State University Dezie
Nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Oshoke Abalu bụ onye Naijiria-Amerịka na-ewu ụlọ na onye na-ahụ maka ọdịnihu.[1] Ọ bụ onye guzobere Cọmpịnị a na-akpọLove and Magic, ụlọ ọrụ mmalite.[2][3][4]

Mmalite ndụ na agụmakwụkwọ

[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Abalu na Lagos, Nigeria, ma bie ndụ nwata ya na Kano, Northern Nigeria tupu ọ gaa ụlọ akwụkwọ ụmụ nwanyị niile mgbe ọ dị afọ iri.[5] Ọrụ nna ya na United Nations[6] na akụ na ụba ọrụ ugbo mere ka ọ mara ụwa, na-akwaga ya na mpaghara dị iche iche gburugburu ụwa. Ọ gụsịrị akwụkwọ na nzere bachelọ na Architecture na Iowa State University, nke dị na Ames, Iowa.[6]

N'afọ 2005, Abalu nwetara ikikere ịrụ ụlọ ya.[1]

Abalu nwetara ọzụzụ mbụ ya na ụlọ mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ na kọleji na ụlọ ọrụ New York nke Perkins Eastman.[1] Ọ rụkọrọ ọrụ na ọtụtụ ụdị ndị isi, gụnyere Bloomberg L.P., L'Oréal, na Goldman Sachs. Ọ ghọrọ Chief Architect na MetLife n'afọ 2011, na-elekọta atụmatụ ụlọ n'ime ụlọ ọrụ 1,500 na ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ mba 50 maka ihe karịrị ndị ọrụ 57,000.[6][7][8]

Oshoke bụ onye soro chọpụta ụlọ ọrụ The Love & Magic Company,[4] ngalaba agụmakwụkwọ The Inner MBA, nakwa Crain’s 40 Under 40 honoree in 2016.[6] Egosipụtala Oshoke na ọrụ ya n Smart Planet, Real Simple Magazine, Domino Magazine, Interior Design Magazine, ABC, NBC, Fast Company, TED, BOLD TVna ọtụtụ ndi ọzọ.[9][10][11][12]

Edemsibịa

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1 2 3 Porter, Jane (2017). "There are Fewer Than 400 African American Women Architects in the U.S. Meet One of Them". Time (in Bekee ndị America). Archived from the original on 2020-11-28. Retrieved 2020-12-30. to work at the firm Perkins Eastman as an intern the summer after my freshman year...You got your architecture license in 2005
  2. ↑ "Crain's New York Business 40 Under 40". Crains New York. Retrieved August 3, 2017.
  3. ↑ Bracken, David (2015). "MetLife hiring faster than expected at Cary campus". The News & Observer. Retrieved 24 April 2018. "The whole building is a workplace," said Pamela Abalu, MetLife's chief architect and global head of design and construction.
  4. 1 2 Moss, J. Jennings (November 29, 2017). "We're only human: Open offices get a much needed do-over". Bizjournals.com. Retrieved 2020-12-30.
  5. ↑ Audrey Quinn,"Facilitator Pamela Abalu, head of global design and construction, MetLife". zdnet.com. 12 October 2013. Retrieved 3 January 2021.
  6. 1 2 3 4 "Designer You Should Know Pamela Abalu". contract. 2017-05-17. Archived from the original on 2017-07-27. Retrieved 2020-12-29. The daughter of a United Nations diplomat, Abalu is a graduate of the College of Design at Iowa State University and a licensed architect. With previous experience at Perkins+Will and Vollmer Associates, Abalu joined MetLife in 2011 and was named to the Crain's New York Business 40 Under 40 list in 2016.
  7. ↑ "Morris Arts to host "Great Conversations" Thursday". Daily Record. 2017-04-24. Retrieved 24 April 2018.
  8. ↑ O'Daniel, Adam (March 21, 2014). "Sneak peek: The CBJ's private tour of MetLife's new Charlotte retail headquarters". Bizjournals.com. Retrieved 2020-12-30. Pamela Abalu-Broadwater
  9. ↑ "Symphony: A New Language for Diversity & Inclusion". ted.com. Retrieved 30 December 2020.
  10. ↑ "We need a new language to discuss diversity and inclusion". fastcompany.com. Retrieved 30 December 2020.
  11. ↑ "How to create a new blueprint for inclusion in a COVID-19 world". fastcompany.com. Retrieved 30 December 2020.
  12. ↑ "4 things you can do right now to make the future of work (and life) more inclusive". fastcompany.com. Retrieved 30 December 2020.

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]