Otonye Iworima
Ọdịdị
Otonye Iworima
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Naijiria |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 13 Eprel 1976 |
| Ebe ọmụmụ | Naijiria |
| ọrụ ọ na-arụ | asọmpi egwuregwu |
| ebe agụmakwụkwọ | École polytechnique fédérale de Lausanne, University of Nigeria |
| ụdị egwuregwu | egwuregwu |
| so na | 2006 Commonwealth Games, 2010 Commonwealth Games |
Otonye Iworima (onye amụrụ na 13 ọnwa Eprel afo 1976) bụ onye na ama elu na Naijiria .
N’afọ 2006, ọ gbara onye nke abụọ n’egwuregwu mba Commonwealth na nke atọ n’ọsọ egwuregwu mba Afrịka . Maka ihe ndị a,ndi otu egwuregwu n'agba ọsọ na naijiria họpụtara ya dịka nwanyi onye egwuregwu nke afọ a na Naịjirịa. [1] N’afọ 2007, ọ ritere ihe nrite ọla nchara ọzọ, n’egwuregwu All-Afrịka .
Mmezu
[dezie | dezie ebe o si]| Afọ | Asompi | Ebe | Ọnọdụ | ihe omume | ndetu |
|---|---|---|---|---|---|
| Representing Naijiria | |||||
| 2006 | Commonwealth Games | Melbourne, Australia | 2nd | Triple jump | 13.53 m |
| African Championships | Bambous, Mauritius | 3rd | Triple jump | 13.88 m (w) | |
| 2007 | All-Africa Games | Algiers, Algeria | 3rd | Triple jump | 13.83 m |
| 2008 | African Championships | Addis Ababa, Ethiopia | 11th | Long jump | 5.83 m (w) |
| 6th | Triple jump | 13.38 m | |||
| 2010 | African Championships | Nairobi, Kenya | 3rd | Triple jump | 13.65 m |
| Commonwealth Games | Delhi, India | 9th | Triple jump | 13.21 m | |
| 2011 | All-Africa Games | Maputo, Mozambique | 3rd | Triple jump | 13.53 m |
Ebe m si nwete
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ "Fasuba, Otonye are Nigerian athletes of the year", IAAF, 10 December 2006. Retrieved on 2006-12-15.