Otto Wilhelm Thomé

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Otto Wilhelm Thomé (1840–1925), bụ onye German botanist na onye na-ese ihe ọkụkụ si Cologne, nke a kacha mara amara maka ngụkọ nke ihe atụ osisi Flora von Deutschland, Österreich und der Schweiz na Wort und Bild für Schule und Haus (Flora nke Germany, Austria na Switzerland n’ime Okwu na Foto maka Ụlọ Akwụkwọ na Ụlọ), nke mbụ n’ime mpịakọta 4 nwere ngụkọta nke 572 ihe atụ nke ihe ọkụkụ, nke e bipụtara na afọ 1885 na Gera, Germany. Mpịakọta 8 ọzọ ka etinyere na ntọala nke Walter Migula na mba ahụ na afọ 1903. Site na afọ 1897 ruo afọ 1899, ọ bụ onye isi ụlọ akwụkwọ azụmahịa Cologne.

Ihe osise nke Thomé[dezie | dezie ebe o si]

 

Edemsibe[dezie | dezie ebe o si]