Otu Ntụala Ahụike

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Otu Ntụala Ahụike
conceptual model

Echiche nke Otu Ahụike bụ ịdị n'otu nke ọtụtụ omume na-arụkọ ọrụ ọnụ na mpaghara, mba, na ụwa dum, iji nye aka nweta ahụike kachasị mma maka ndị mmadụ, ụmụ anụmanụ, na gburugburu ebe obibi.Ihe mejupụtara Otu Traid Ahụike bụ njikọta ndị mmadụ, ụmu anụmanụ, na gburugburu ebe obibi . [1]Otu Triad Ahụike na- egosi otú e si ejikọta ahụ ike nke ndị mmadụ, ụmu anụmanụ, na gburugburu ebe obibi n'ibe ha. [1]Otua Otu Ahụike bụ echiche ụwa, ọ na-eme ka ọ dị mfe ịkwalite nlekọta ahụike na narị afọ 21st. [2]Mgbe ejiri echiche a, ma gosipụta ya nke ọma, ọ nwere ike inye aka n'ichekwa ma zopụta ndụ mmadụ, ụmu anụmanụ, na gburugburu ebe obibi, na ọgbọ dị ugbu a na n'ọdịnihu. [2]

  1. 1.0 1.1 One Health - It's all connected. avma.org. Retrieved on 31 March 2017.
  2. 2.0 2.1 About the One Health Initiative. onehealthinitiative.com. Retrieved on 31 March 2017.