Otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na-erubeghị afọ iri na asaa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na-erubeghị afọ iri na asaa
national association football team, women's national under-17 association football team
obodo maka egwuregwuNaijiria Dezie
competition classwomen's U17 association football Dezie
ụdị egwuregwuFootbọl Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
Nwe yaNigeria Football Federation Dezie
webụsaịtịhttp://www.thenff.com/ Dezie
FIFA country codeNGA Dezie

Ndị otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị Naịjirịa na-erubeghị afọ iri na asaa, nke a na-akpọkwa Flamingoes bụ otu egwuregwu bọọlu ndị ntorobịa na-arụ ọrụ n'okpuru nkwado nke Nigeria Football Federation. Ọrụ ya bụ ísì bụ mmepe nke ndị egwuregwu na nkwadebe maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke mba Naịjirịa. Ndị otu ahụ na-asọmpi na FIFA U-17 Women's World Cup na African U-17 Cup of Nations for Women, nke bụ asọmpi kachasị elu maka ọgbọ a.

Nsonaazụ na ihe ndị a kwadoro[dezie | dezie ebe o si]

Ndekọ

       

2022[dezie | dezie ebe o si]

Àtụ:Football box collapsibleÀtụ:Football box collapsibleÀtụ:Football box collapsible

Ndị ọrù[dezie | dezie ebe o si]

N'okpuru ebe a bụ ndị nkuzi maka 2022 FIFA U-17 Women's World Cup.[1]

Ọnọdụ Aha
Onye isi nchịkwa Olanrewaju Bankole Olowookere
Onye na-enyere onye nkuzi aka Adanna Gloria Nwaneri
Onye na-enyere onye nkuzi aka Queendolyn Akpan
Onye na-enyere Onye Ọzụzụ II aka Nojimu Morufu Adeyemo
Onye na-azụ ndị na-agba goolu Abubakar Ndanusa

Ndị na-egwu egwuregwu[dezie | dezie ebe o si]

Ndị otu dị ugbu a[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara ndị egwuregwu iri abụọ na otu na-esonụ maka 2022 FIFA U-17 Women's World Cup.[2]  

Nsọpụrụ[dezie | dezie ebe o si]

intakontịnental

  • FIFA U-17 Women's World Cup
    • Quarterfinal: (2010, 2012, 2014)

Kọntinent

  • Iko Mba Afrịka U-17 maka ụmụ nwanyị
    • Ndị mmeri: 2008, 2010, 2012, 2013 & 2016

Ihe ndekọ asọmpi[dezie | dezie ebe o si]

FIFA U-17 Ihe ndekọ nke iko mba ụwa nke ụmụ nwanyị[dezie | dezie ebe o si]

African U-17 Cup of Nations maka ndekọ ụmụ nwanyị[dezie | dezie ebe o si]

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

Ihe edeturu[dezie | dezie ebe o si]

  1. FIFA U-17 Women’s World Cup: Squad lists now available. FIFA+. Retrieved on 16 October 2022.
  2. Nigeria U-17 squad announcement: 21 players make Flamingoes Final cut for World Cup. Retrieved on 13 October 2022.