Otunba Adewunmi Onanuga
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Naijiria, Obodoézè Nà Ofú |
ụbọchị ọmụmụ ya | 2 Disemba 1965 |
Ebe ọmụmụ | Hammersmith |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọchụ̀nta ego |
Ọkwá o ji | onye otu ulo nnochite anya Naijiria |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | All Progressives Congress |
Rt. Hon Adewunmi Onanuga | |
---|---|
Born | Otunba Adewunmi Oriyomi Onanuga 2 Disemba 1965 |
Other names | Yomi Onanuga |
Otunba Adewunmi Oriyomi Onanuga (amụrụ na Disemba 2, 1965), nke a maara nke ọma dị ka IJAYA, bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye ọchụnta ego Naijiria bụ osote onye isi nke ụlọ ndị nnọchi anya Naijiria kemgbe 2023. Ọ na-anọchite anya Ikenne/Sagamu/Remo North federal constituency n'ụlọ ahụ. A mụrụ ya na Hammersmith, London na nne na nna Naijiria.
ndọrọ ndọrọ ọchịchị
[dezie | dezie ebe o si]N'afọ 2019, Otunba Adewunmi Onanuga [1] sonyere na ntuli aka maka onye otu, House of Representatives, na-anọchite anya Ikenne / Sagamu / Remo North Federal Constituency na steeti Ogun Nigeria na ikpo okwu nke otu ndọrọndọrọ ọchịchị Naịjirịa All Progressive Congress (APC), meriri ma ṅụọ iyi dị ka onye otu nke 9th National Assembly. Ọ bụ onye isi oche kọmitii ụlọ na-ahụ maka ihe gbasara ụmụ nwanyị na mmepe mmekọrịta mmadụ na ibe ya. [2][3][4][5][6]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ National Assembly Member. Archived from the original on 2020-12-01. Retrieved on 2023-11-04.
- ↑ Gbajabiamila Rallies Support For Adewunmi Oriyomi.
- ↑ Cash, Biggest Problem Facing Women in Politics, Says Onanuga.
- ↑ Reps call for investigation into alleged killing of footballer by SARS.
- ↑ THE MANY LESSONS ALL WOMEN SHOULD LEARN ABOUT POLITICS – OGUN HOUSE OF REPS MEMBER, HON. ORIYOMI DEWUNMI ONANUGA.
- ↑ Ogun APC releases List of Consensus Candidates.