Gaa na ọdịnaya

Ouafae Nachâ

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ouafae Nachâ
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịMorocco Dezie
Obodo maka egwuregwuMorocco Dezie
Aha enyereNacha Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya7 Ọgọọst 1983 Dezie
Ebe ọmụmụMorocco Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye otu egwuregwu bọọlụ Dezie
Ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụicheetiti etiti Dezie
Onye nsonye òtù egwuregwuMorocco women's national football team Dezie
Ụdị egwuregwufootbọl Dezie
So naMorocco women's national football team Dezie

Ouafae Nachâ bụ onye Morocco bụbu onye na agba bọọlụ nke na agba dịka onye na eme egwuregwu n'etiti. Ọ bụ onye otu ụmụ nwanyị nke mba Morocco.

Ọrụ klọb

[dezie | dezie ebe o si]

Nachâ agbaala bọọlụ maka CA Khénifra na Morocco na Abu Dhabi Country Club na United Arab Emirates.[1][2][3][4]

Ọrụ mba ụwa

[dezie | dezie ebe o si]

Nachâ gbara Morocco n'ọkwa dị elu na 8 Maachị 2008 n'ụlọ enyi 0–6 nke France meriri.

  • Ndepụta nke ụmụ nwanyị Morocco na agba bọọlụ mba ụwa

Ihe odide

[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga

[dezie | dezie ebe o si]