P.V.N. Madhav bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bharatiya Janata si Andhra Pradesh. A họpụtara ya na ntuli aka ndị omebe iwu Andhra Pradesh na 2017 site na ngalaba ndị gụsịrị akwụkwọ dị ka onye ndoro-ndoro ochichi nke Bharatiya Janata Party.. [1] [2] [3][4]