Pablo Pineda
Pablo Pineda (amụrụ n'August 5 1974) bụ onye na-eme ihe nkiri na Spain nke natara Concha de Plata Award na 2009 San Sebastián International Film Festival maka arụmọrụ ya na ihe nkiri Yo, también . [1] N'ime ihe nkiri ahụ, ọ na-arụ ọrụ nke onye gụsịrị akwụkwọ na mahadum na Down syndrome, nke yiri nke ndụ ya n'ezie.
Pineda bi na Malaga ma rụọ ọrụ na obodo ahụ.[2] O nwere diplọma na nkuzi na BA na nkà mmụta akparamagwa. Ọ bụ nwa akwụkwọ mbụ nwere Down syndrome na Europe iji nweta akara ugo mmụta mahadum.[3] N'ọnwa Septemba afọ 2009, o gosipụtara ebumnuche ya ịmalite ọrụ nkuzi kama ime ihe nkiri.[4][5][needs update]
Mgbe ọ laghachiri Málaga, Francisco de la Torre, onye isi obodo ahụ, nabatara ya na onyinye "Shield of the City" n'aha kansụl obodo ahụ.[6]N'oge ahụ, ọ na-akwalite ihe nkiri ya ma na-ekwu okwu gbasara enweghị ike na agụmakwụkwọ, dịka ọ na-eme kemgbe ọtụtụ afọ.
Pineda na-arụ ọrụ ugbu a na Adecco Foundation na Spain, na-enye ihe ngosi na nzukọ gbasara atụmatụ njikọta ọrụ nke ntọala ahụ na ya na-eme.[3]
N'afọ 2011, Pablo kwuru okwu na Colombia (Bogota, Medellin), na-egosi itinye ndị nwere nkwarụ na mmekọrịta mmadụ na ibe ya.[7]
Pineda Derek akwukwo mbu ya na 2013 nke aha ya bu El Reno de Aprender( The Challenge of Learning). [8]
Pineda na Lol que de "verdad importa" Foundation ( What Really Matters Foundation). [9]
- ↑ "Film prize for actor with Down's", BBC News, BBC, 28 September 2009. Retrieved on 28 September 2009.
- ↑ Interview: "Down Syndrome is not a Disease, but Another Personal Characteristic". DisabilityWorld.org (June–August 2002). Archived from the original on 6 February 2010. Retrieved on 28 September 2009.
- ↑ 3.0 3.1 Gil (21 October 2011). Pablo Pineda, primer licenciado europeo con síndrome de Down, comparte en Murcia su historia de superación y los retos para afrontar el universo laboral actual (es). Fundación Adecco 2. Archived from the original on 15 June 2012. Retrieved on 21 May 2019.
- ↑ Mejías. "Pablo Pineda: 'Hoy parezco Brad Pitt'", elmundo.es, Unidad Editorial Internet, S.L., 29 September 2009. Retrieved on 28 September 2009.
- ↑ "Pablo Pineda prepara unas oposiciones porque quiere "salir de casa"", La Vanguardia, 28 September 2009. Retrieved on 28 September 2009. (in es)
- ↑ Fajardo. "Pablo Pineda prefiere "tener los pies en la tierra al faranduleo"", Cadena COPE, 28 September 2009. Retrieved on 28 September 2009.
- ↑ "Pablo Pineda compartió su experiencia de vivir con síndrome de Down", El País, 1 October 2011. Retrieved on 21 May 2019.
- ↑ 'El reto de aprender. Un relato desde la diversidad', de Pablo Pineda. ForumLibertas.com (in Spanish) (14 February 2013). Retrieved on 25 June 2021.
- ↑ Pablo Pineda comparte su historia con los más pequeños (es-ES). Fundación Lo Que De Verdad Importa (2018-09-02). Archived from the original on 2020-02-17. Retrieved on 2020-02-17.