Palmeira, Cape Verde

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Àtụ:Infobox Cape Verde settlement

Palmeira, Cape Verde
Ama
mba/obodoCape Verde Dezie
dị na ngalaba nhazi mpagharaSal Dezie
nhazi ọnọdụ16°45′28″N 22°58′51″W Dezie
Map

Palmeira bụ obodo dị na ugwu ọdịda anyanwụ nke agwaetiti Sal, Cape Verde. Na 2010 ndị bi na ya bụ 1,420. Obodo dị n'ụsọ oké osimiri ọdịda anyanwụ, ihe dịka 4 km ọdịda anyanwụ nke isi obodo agwaetiti Espargos. Ọ dị na Baía de Palmeira, obere ọnụ mmiri south nke obodo, ọ bụ ebe isi ọdụ ụgbọ mmiri nke agwaetiti Sal. Ọ bụ ọdụ ụgbọ mmiri Cape Verde nke atọ kacha na-ekwo ekwo n'okporo ụzọ ibu.

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

Otu onye ọchịagha England hụrụ obere ebe obibi ugbu a Palmeira na 1720. A kpọtụrụ aha ebe t. dị ka "Palmera" na map 1747 nke Jacques-Nicolas Bellin dere.[1]

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]