Pamela Jepkirui
Ọdịdị
Pamela Jepkirui
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
aha enyere | Pamela |
ụbọchị ọmụmụ ya | 8 Febụwarị 1995 |
Ebe ọmụmụ | Nyeri |
ọrụ ọ na-arụ | onye egwuregwu volleyball |
ụdị egwuregwu | volleyball |
so na | volleyball at the 2020 Summer Olympics – women's tournament |
Pamela Jepkirui (amuru 8 February 1996 Nandi ) bu onye egwu bọọlụ Kenya. Ọ bụ akụkụ nke otu egwuregwu volleyball ụmụ nwanyị Kenya dị ka onye na-akụ n'èzí. Ọ sonyere na asọmpi Volleyball ụmụ nwanyị 2018 FIVB . [1] A họpụtara ya maka asọmpi Olimpik Summer 2020. [2] [3] Ndị otu mba Kenya gawara asọmpi Olympic na Tokyo n'ọgbọ atọ iji nwaa ma belata ohere nke ọrịa COVID-19 ga-ebute ya. [4] Egwuregwu mmeghe ha ga-abụ na 25 Julaị na Tokyo megide Japan . [5]
Klọb
[dezie | dezie ebe o si]Edensibia
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Player - Pamela Jepkirui - FIVB Volleyball Women's World Championship Japan 2018. japan2018.fivb.com. Retrieved on 2021-07-05.
- ↑ News detail - Kenya unveil roster for the Tokyo Olympics - FIVB Volleyball Women's Club World Championship 2019. en.volleyballworld.com. Retrieved on 2021-07-05.
- ↑ Player - Pamela Jepkirui - FIVB Tokyo Volleyball Qualification 2019. en.volleyballworld.com. Retrieved on 2021-07-05.
- ↑ PHOTOS: Kenya's volleyball queens step out in style for Olympic showdown (en-US). Sports Africa (9 July 2021). Archived from the original on 19 July 2021. Retrieved on 19 July 2021.
- ↑ Kenya Unveil Roster For The Tokyo Olympics. This is Volleyball (26 June 2021). Retrieved on 19 July 2021.