Pandanus hornei

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Pandanus hornei
Scientific classification edit
Missing taxonomy template (fix): Pandanus
Species:
Binomial name
Template:Taxonomy/PandanusPandanus hornei
Pandanus hornei
Scientific classification Edit this classification
Kingdom: Plantae
Clade: Tracheophytes
Clade: Angiosperms
Clade: Monocots
Order: Pandanales
Family: Pandanaceae
Genus: Pandanus
Species:
P. hornei
Binomial name
Pandanus hornei



Pandanus hornei
taxon
aha mkpirisiP. hornei Dezie
aha taxonPandanus hornei Dezie
ọkwa taxonspecies Dezie
nne na nna taxonPandanus Dezie
subject has rolebasionym Dezie

Pandanus hornei (Vakwa Parasol, maọbụ Vacoa Parasol) bụ ụdị osisi dị na ezinaụlọ nke Pandan, ma ọ dị na Screwpine (Pandanaceae), otu n'ime ọtụtụ ụdị Pandanus nke dị na obodo Seychelles.

Nkọwaputa[dezie | dezie ebe o si]

Ụdị a dị ogologo ( mita iri na ise, maọbụ ụkwụ iri ano Na iteghete), osisi kwụ ọtọ. O nwere otu, ogologo, ogwe kwụ ọtọ, nke nwere ogwe na-agbasa, nke yiri nche anwụ naanị n'akụkụ elu. Alaka ya na-ekewa n'ìgwè atọ.

Mgbọrọgwụ ya buru ibu ma jupụtazikwa nke ọma.

Ebe a na-ekesa ya[dezie | dezie ebe o si]

Pandanus hornei bụ ihe a na-ahụkarị na obodo Seychelles, ọ bụkwa ihe a na'oge gara aga na agwaetiti granite niile. Na ndagwurugwu na ndagwurugwum mmiri ọ bụ akụkụ dị mkpa nke oké ọhịa mbụ. A na-eyi ya egwu ugbu a site na mbibi ebe obibi na ụdị ndị ọzọ na-awakpo ya dịka Paraserianthes falcataria.

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named iucn