Gaa na ọdịnaya

Paris Kinsey

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Paris Kinsey
mmádu
Ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya3 Septemba 1993 Dezie
Ọrụ ọ na-arụinfluencer, onye mkpaochi Dezie
Webụsaịtịhttp://brotherofcolor.org Dezie

Paris Kinsey (amụrụ 3 Septemba afọ 1993) a maara dịka Brother Of Color bụ comedian si USA.[1]

Mmalite Ndụ na Mmụta

[dezie | dezie ebe o si]

Kinsey bụ nwaafọ United States amụrụ ma zulite na San Diego, California.[2]

Na 2011, Kinsey malitere ọrụ ya dị ka onye social media influencer.

Na 2019, ọ sonyeere TikTok wee bụrụ onye ama ama mgbe otu n'ime vidiyo ya ebe ọ tụfuru ego ya n'oge nzọ ya na nwanne ya nwanyị wee viral, Ọtụtụ ndị ama ama biputere vidiyo a na Social Media ha.[3]

Ebe m si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. ↑ "Meet Paris Kinsey, comedian and social media personality" (in Bekee ndị America). 2022-09-16.
  2. ↑ ""Making Skits On Social Media Changed My Life" – Paris Kinsey" (in Bekee ndị America). 2022-09-16.
  3. ↑ "Content Creation Changed Outlook On Life ― Kinsey" (in Bekee ndị America). 2022-09-16.