Pascal Abikanlou
Ọdịdị
Pascal Abikanlou
ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Benin |
aha enyere | Pascal |
ụbọchị ọmụmụ ya | 21 Eprel 1935 |
Ebe ọmụmụ | Pobè |
Ụbọchị ọnwụ ya | 5 Ọktoba 2009 |
Ebe ọ nwụrụ | Sèmè-Kpodji |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | French language |
ọrụ ọ na-arụ | filmmaker, onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede, onye na-emeputa ihe nkiiri |
Pascal Abikanlou (1936), bụ onye na-eme ihe nkiri, onye nduzi na onye na-emepụta ihe nkiri na Benin.[1]
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ duziri ihe nkiri mbụ Under the sign of Vaudoun na 1974.[1][2]
Ihe nkiri
[dezie | dezie ebe o si]- N'okpuru akara nke voodoo 1974
- Obodo m Ganvié 1967
- Ịkwụsị na Dahomey 1968
- Onyinye mbụ 1969
- Ememme Yam 1969
- Ọrụ Sonader 1971
- Mmiri na ndò 1971
- Afrịka n'oge nzukọ nke afọ nsọ 1975
- N'okpuru akara nke voodoo 1976
- Ifufe nke Olileanya 1992
- Ouidah 92 1993
- Danhome Alaeze nke Huegbadjavi 1989
Ebensidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Africiné. www.africine.org. Retrieved on 2019-10-19. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name ":0" defined multiple times with different content - ↑ Pascal Abikanlou. IMDb. Retrieved on 2019-10-19.