Patoranking

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Patoranking
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Aha ọmụmụPatrick Nnaemeka Okorie Dezie
aha pseudonymPatoranking Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya27 Mee 1990 Dezie
Ebe ọmụmụLagos Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-abụ abụ, odee egwu Dezie
oge ọrụ ya (mmalite)2009 Dezie
ngwa egwuolu egwụ Dezie
ụdịreggae Dezie
akara ndekọVP Records Dezie

Patrick Nnaemeka Okorie (amụrụ ya na 27 Mee 1990), [1] nke eji aha ọgbọ ya bụ Patoranking mara, bụ onye regs nke Naịjirịa - onye otii egwu na onye na-ede egwu. Amụrụ ya ma zulite ya na Ijegun-Egba Satellite Town, Patoranking bụ onye Ọnịcha, Ebọnyị Steeti. [2] [3] Ọ malitere ọrụ iti egwu ya site na-ịrụkọ ọrụ n'okpuru ndị nka dịka XProject, Konga, Slam na Reggie Rockstone . [4] Ọ binyere aka na ndekọ egwu na "K-Solo's Igberaga Records" na 2010. Ọ wepụtara "Up in D Club" n'okpuru ndị ahụ. Patoranking ghọrọ onye nkwado nke Dem Mama Records mgbe ya na Timaya rụkọchara egwu ya bụ "Alubarika". Na Febuwarị 2014, ọ bịanyere aka na ndekọ egwu ndị Foston Musik were wepụta "Girlie O", nke mere ka ọ pụta ìhè. Na 9 Febuwarị 2015, Patoranking kwupụtara na Instagram na ọ bịanyere aka na ụlọ ọrụ ndị VP Records . [5] Na Septemba 28 Patoranking wepụtara egwu aha ya bụ Abule nke ọ wepụtara tupu abọm were pụta n'oge na-adịghị anya na 2020

Na Disemba 2021, Patoranking lanarịrị ihe mberede ụgbọ ala na Nigeria.

Ndụ na ọrụ egwu ya[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Patoranking ma zulite ya na "Ijegun-Egba Satellite Town", mana o nwere mgbọrọgwụ ezinụlọ na Onicha, Ebonyi Steeti . Ọ gara "Citizen Comprehensive Koleji" na Epe, Legọọsụ ma mesịa banye na "Jibril Martin Memorial Grammar Sukulu" na Iponri. [1] Patoranking malitere ịrụ ọrụ nkà ya dị ka otii egwu n'okporo ámá na ịgba egwu . N'ajụjụ ọnụ a jụrụ ya na 2012 na "Entertainment Express", ọ sịrị na aha ọgbọ ya bụ onye Jamaica nyere ya na "Alpha Beach" na Legọọsụ. Patoranking kpọrọ Buju Banton, Bob Marley, Fela Kuti, Lucky Dube, Chaka Demus, Majek Fashek, Blackky, Blackface, Tuface na Marvelus Benjamin dị ka ndị metụtara iti egwu ya. N'ajụjụ ọnụ ahụ ndị "Entertainment Express", ọ kọwara egwu ya dị ka ụzọ omume dị iche iche nke ịgba egwu were kwukwa na ọ na-arụtụ aka n'okwu metụtara mmekọrịta ọha na eze. [6]

Na Mee 2012, Patoranking wepụtara otu egwu akpọrọ "Iya Bisi", nke ya na Qdot na Kbaj tiri. Egwu akpọrọ "Drumphase" bụ ngwakọta nke dansịhọlụ na fuji. Patoranking gwara 'Entertainment Express' na Qdot na Kbaj nyere ya aka were dee egwu ahụ site na ha ichekorịta echiche ọnụ. [6]

Na 12 Septemba 2013, Patoranking wepụtara ọdịyo na vidiyo maka "Alubarika" n'otu oge. Egwu ahụ na nsụgharị n'ụzọ nkịtị pụtara "Ngọzi Chineke" ma gosipụta olu sitere na Timaya . Ihe nkiri vidiyo "Alubarika" bụ AJE Films mepere ya.O ruru nkeji 4 na sekọnd 16. Dika edemede nke Victor Akande nke <i id="mwPQ">Nation dere</i>, Patoranking kọwara egwu a dịka nchịkọta nke ndu ya dika onye egwu ma kwuo na o meghere ya ụzọ ịnwete ndị na-eso ya nakwa ndị egwu kwudosiri ike. [7]

Na Febuwarị 2014, Patoranking bịanyere aka na ndekọ egwu na Foston Musik wee mechie njikọ ya na Dem Mama Records. N'oge mkparịta ụka ya na Toolz na NdaniTV's The Juice, Timaya kwuru na Patoranking hapụrụ aha ya na ọ nweghị mgbe ọ bịanyere aka n'akwụkwọ. [8] [9] Na 4 Febuwarị 2014, Patoranking wepụtara "Girlie O", egwu nke WizzyPro mepụtara. A gbagburu vidio egwu maka abụ ahụ site n'aka Moe Musa; e wepụtara ya na 5 Febụwarị 2014. [10] Na vidio egwu, Patoranking napụtara onye agbata obi ya na-esote esemokwu ụlọ site na igosipụta mmetụta ebumpụta ụwa ya. [11]

Foston Musik wepụtara "Girlie O"(ntigharị) nke Tiwa Savage nyere ya aka were tie na 19 Mee 2014. [12] Ọ pụtara na nke 9 na "MTV Base 's Official Naija Top 10" chaatị. Tiwa Savage gwara Ehiz nke MTV Base n' egwu Patoranking na-amasị ya, ya mere o jiri were kpebie ịbịakwute ya ka ha were tigharịa egwu ahụ. [13] Moe Musa wepụtara Vidiyo egwu a ma dụzie egwu a bụ"Girlie O" (ntigharị) na London. [14] Joey Akan nke Pulse Nigeria kwuru, "Na ntigharị ọhụrụ ahụ, na-atụfubeghị isi sekpụ ntị nke bụ mmeri. Ejigidere ha ma welite ha. Ha jigidere ụda egwu, ekwem ukwe na dayamizim nakwa nnukwu ọrha tinyere na lirikis." [15]

Patoranking gosipụtara n'egwu Seyi Shay "Murda" ya na Shaydee. Dokta Frabz mepụtara egwu a ma wepụta ya na 1 Eprel 2014. E tinyere vidiyo egwua “Murda” na "Vevo" Meji Alabi nke "JM Films" bụ ndị nduzi. Egwu Patoranking ndị a "Daniella Whine" na "My Woman, My Everything" pụtara na chaatịị egwu iri nọ n'elu na "MTV Base Official Naija Top 10". Nke mbụ gbara nke anọ na ọnwa Mee ma gbakwaa nke mbụ na ọnwa Juunu, ebe nke ikpeazụ "My Woman, My everything" pụtakwara na chaatịị dịka nke abụọ.

2016: "The Voice Nigeria" na "God Over Everything"[dezie | dezie ebe o si]

Na Jenụwarị 2016, e mere Patoranking dị ka otu n'ime ndị ikpe maka mbipụta nke asọmpi egwu The Voice Nigeria . [16] Patoranking wepụtara abọm studio izizi ya "God Over Everything" na 1 August 2016. O gosipụtara ndị egwu ọzọ n dịka Phyno, Wizkid, Sarkodie, Olamide, Elephant Man na Wasiu Ayinde Marshall . Abọm ahụ nọ nke 4 na chaatịị "Billboard 'Reggae Albums". [17]

Patoranking "ALU Scholarship"[dezie | dezie ebe o si]

Patoranking etinyela aka n'usoro ihe ọmụmụ maka ụmụaka Afrịka ndị na-enweghi ike inweta agụma akwụkwọ kwesịrị ekwesị. Na-agbanyeghị mmata a matara ya n'ụwa niile, onye na-eti egwuka a ka nwere mmasị n'ebe agụmakwụkwọ dị.

Na 2019, O zutere onye guzobere mmemme agụmakwụkwọ ALU, ebe ọ bidoro mmemme iji zụọ ụmụaka iri obi na-anụ ọkụ ọkachasị na Ebute-Metta ebe ọ nọ were tolitere na ndị ọzọ enweghị ego ha nwere maka agụm akwụkwọ. [18]

Ihe nkiri[dezie | dezie ebe o si]

Abọm[dezie | dezie ebe o si]

  • God over Everything (2016)
  • Wilmer (2019)
  • Three (2020)

Egwu gbara iche[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Aha Abọm
2009 "So Nice" rowspan="15" Àtụ:N/a
2010 "Up in D Club"
2012 "Iya Bisi" (featuring Qdot and Kbaj)
2013 "Tonite" (with Faze)
"Park Well"
"Alubarika" (featuring Timaya)
"Gravity"
2014 "Girlie O"
"Sex Tape"
"Girlie O (Remix)" (featuring Tiwa Savage)
2015 "Daniella Whine"
"My Woman" (featuring Wande Coal)
"Gal Ting Riddim (Cover)"
"Make Am"
2016 "Another Level"
"No Kissing Baby" (featuring Sarkodie) God over Everything
2017 "Love You Die" (featuring Diamond Platnumz) rowspan="6" Àtụ:N/a
"Available"
2018 "Sunshine"
"Suh Different"
"Heal D world"
"Everyday"
2019 "Confirm" Wilmer
"Lenge Lenge"
2020 "I'm in Love" Àtụ:N/a
Ndị Egwu ọzọ ha tikọrọ egwu
Afọ Aha Abọm
2010 "Baba"

(Slimmz featuring Patoranking)
Non-album single
2011 "Oju Kan (Remix)"

(Tupengo featuring Skales, Seriki, Reminisce, Phenom, Kel and Patoranking)
2013 "Emergency"

(WizzyPro featuring Runtown, Skales, and Patoranking)
"Tonite" (with Faze)
2014 "Judah"

(Chopstix featuring Endia and Patoranking )
Parallax
"Lala BamBam"

(Silver Jae featuring Patoranking)
rowspan="6" Àtụ:N/a
"Galilee"

(Karat Kid featuring Patoranking)
"Murda"

(Seyi Shay featuring Patoranking and Shaydee)
"Early MoMo"

(DJ Hazan featuring Patoranking)
"Another One"

(Sagga Lee featuring Patoranking)
"In Da Club"

(Abiz featuring Patoranking)
"Higher"

(Seriki featuring Patoranking)
Seriki's Diary
"Bami Mujo"

(Henry Knight featuring Yung L and Patoranking)
rowspan="4" Àtụ:N/a
"Salamualekun (Remix)"

(Hakym featuring Reminisce and Patoranking)
"Want Some More"

(CheekyChizzy featuring Patoranking)
"Bosi Kpa Kpa"

(XP featuring Patoranking)
2015 "Shaba"

(DJ Xclusive featuring Patoranking & KCee)
According To X
"Condo"

(YCee featuring Patoranking)
rowspan="11" Àtụ:N/a
"Slowly (Remix)"

(Boybreed featuring Patoranking)
"Our Lagos"

(Pasuma Wonder featuring Patoranking)
"Hustler (Freestyle)"

(JoshBeatz featuring Patoranking)
"Royal"

(Eddy Kenzo featuring Patoranking)
"Dance Well"[19]

(DJ Shiru featuring Patoranking)
"Pull UP (Remix)"

(Stonebwoy featuring Patoranking)
"Left For Good"

(Waje featuring Patoranking & Godwin Strings)
"Another Day"

(Halle featuring Patoranking)
"No Lie"

(Khuli Chana featuring Patoranking)
"Chukwuma (Remix)"

(Young GreyC featuring Patoranking)
2016 "For My Matter (Remix)"

(Emma Nyra featuring Patoranking)

Onyinye na nhọpụta[dezie | dezie ebe o si]

Afọ Mmemme Nrite Onye nnata Nsonaazụ Ref
2016 AFRIMA Best Dancehall Artist Ya onwe ya|style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie [20]
2015|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [21]
Onyinye egwu Vodafone Ghana Afrịkan Artiste nke Afọ style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie [22]
Isi Best Pop Song style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [23]
Best Reggae / Dance hall otu style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
MTV Africa Music onyinye Iwu kacha mma style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie [24]
TooXlusive Online Music Awards Uche Ogbuagu Song style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie [25]
2014 Ben TV Iwu kacha mma style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie [26]
Mmekọrịta kacha mma style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Ihe kacha mma Reggae / Dancehall style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Isi 2014 Na-esote gosiri style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie [27]
Collabo kacha mma style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
Best Reggae / Dancehall Na Na Na style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2014 Channel O Music Video Awards Onye Onyinye Kacha Onyinye "Girlie O (Remix)"|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [28]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Obodo Ndị Ntụrụndụ Obodo Dancehall / Reggae nke Afọ style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie [29]
Kasị ewu ewu Song nke Afọ "Allubarika"



</br> (na-egosi Timaya )|style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
[30]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
Onyinye Ntụrụndụ 2014 Nigeria Best New Act nke Afọ Ya onwe ya|style="background: #99FF99; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="yes table-yes2"|Merie [31]
style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [32]
Mmekọrịta kacha mma style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
"Allubarika"



</br> (na-egosi Timaya ) |style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara
2013 Nigeria Music Video onyinye style="background: #FDD; color: black; vertical-align: middle; text-align: center; " class="no table-no2"|Ahọpụtara [33]

Hụ kwa[dezie | dezie ebe o si]

 

  • Ndepụta ndị egwu Naịjirịa
  • Ndepụta ndị Igbo
  • Ndepụta ndị mmadụ si na Ebonyi Steeti

Nsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Patoranking. Retrieved on 4 June 2014.
  2. Nigerian musicians from Ebonyi State. ONLINE DAILIES. Retrieved on 19 December 2017.
  3. Patoranking preaches gospel of dancehall reggae. The Punch. Archived from the original on 5 April 2014. Retrieved on 6 June 2014.
  4. Patoranking quits Timaya's Dem Mama Records for Foston Musik. Retrieved on 31 May 2014.
  5. Patoranking signs deal with world biggest reggae label. Pulse. Retrieved on 11 February 2015.
  6. 6.0 6.1 Reggae, the music of the future – Patoranking. Entertainment Express. Archived from the original on 14 July 2014. Retrieved on 6 June 2014.
  7. Akande, Victor (9 January 2014). I'll take dancehall to the world, says Patoranking. The Nation. Retrieved on 6 June 2014.
  8. Alonge, Osagie (20 February 2014). Dancehall singer Patoranking parts ways with Timaya's Dem Mama Records. Retrieved on 10 June 2014.
  9. Oduok, Uduak (3 June 2014). Music Business: (Video) Timaya Talks ‘Bum Bum,’ & Ukwu on The Juice with Toolz. Retrieved on 10 June 2014.
  10. Donnett, Jim (6 February 2014). Teen Y! Music Video: Girlie by Patoranking (DOWNLOAD). Archived from the original on 14 July 2014. Retrieved on 6 June 2014.
  11. Oshevire, Abel (26 April 2014). Top music videos and the big ideas behind them. Retrieved on 6 June 2014.
  12. S, Deji (19 May 2014). BN Music Premiere: Patoranking Feat. Tiwa Savage – Girlie ‘O’ (Remix). Bellanaija. Retrieved on 6 June 2014.
  13. Tiwa Savage Wants Collabo With Patoranking. P.M. News (12 March 2014). Retrieved on 6 June 2014.
  14. Patoranking Features Tiwa Savage in Girlie O Remix (Video). Channels TV (20 May 2014). Retrieved on 6 June 2014.
  15. Akan, Joey (21 May 2014). Girlie O Remix: Tiwa Savage & Patoranking Did Not Disappoint. Pulse. Retrieved on 6 June 2014.
  16. Adiele, Chinedu (19 January 2016). 2face, Waje, Timi Dakolo, Patoranking announced Coaches. Pulse. Retrieved on 14 August 2016.
  17. Solanke, Abiola (10 August 2016). Singer's album debuts at number 4 on Billboard Reggae album charts. Pulse. Archived from the original on 14 August 2016. Retrieved on 14 August 2016.
  18. Williams, Tommy. Meet Patoranking: African Musician Launching University Scholarship For Africa’s Next Leaders.
  19. New Music DJ Shiru – 'Dance well' ft Patoranking. Joey Akan. Archived from the original on 7 January 2016. Retrieved on 6 January 2016.
  20. 2016 All Africa Music Awards, AFRIMA, Winners List. AFRIMA OFFICIAL WEBSITE (12 December 2016). Archived from the original on 28 December 2017. Retrieved on 27 December 2017.
  21. Archived copy. Retrieved on 20 August 2016.
  22. List of Winners at 2015 Vodafone Ghana Music Awards (12 April 2015). Retrieved on 9 February 2017.
  23. 2015 HipHop World Awards (Headies) Nomination List. Retrieved on 9 February 2017.
  24. Archived copy. Retrieved on 27 August 2015.
  25. tooXclusive AWARDS 2015 – WINNERS!. Retrieved on 9 February 2017.
  26. BenTV Awards Kicks off with a Bang – Toyin Aimakhu, AY Makun, Victoria Kimani, Ice Prince, Cynthia Morgan & More. Retrieved on 9 February 2017.
  27. The Headies unveils 2014 nominees (10 October 2014). Retrieved on 17 October 2014.
  28. Channel O Africa announces Music Video Awards nominees (5 September 2014). Retrieved on 12 September 2014.
  29. Who won what at City People Entertainment Awards 2014. Nigerian Entertainment Today (24 June 2014). Retrieved on 30 June 2014.
  30. Rita Dominic, Davido, Tiwa Savage, Majid Michel – 2014 City People Entertainment Awards Nominees. Bellanaija.com (6 June 2014). Retrieved on 10 June 2014.
  31. Nigerian Entertainment Awards; Full List of Winners. Daily Times of Nigeria (1 September 2014). Retrieved on 2 September 2014.
  32. Pop duo, Skuki, reject Nigerian Entertainment Awards nomination (31 May 2014). Retrieved on 1 June 2014.
  33. Flavour, Olamide, D'banj, others race for NMVA 2013. Vanguard (10 October 2013). Retrieved on 6 June 2014.

Àtụ:S-start

Àtụ:S-ach Àtụ:Succession box Àtụ:S-end Onyinye na ihe Mmeta

Ọnọchiri 

Sean Tizzle (2013) Next Rated Award

2014 nochie ya

(2015)