Paul Clavin

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Paul Clavin
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịFrance Dezie
Aha enyerePaul Dezie
aha ezinụlọ yaClavin Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụphysicist Dezie
Ọkwá o jiadministrateur Dezie
Onye òtù nkeFrench Academy of Sciences, Institut universitaire de France Dezie

  Paul Clavin bụ onye sayensị Frenchi na Mahadum Aix-Marseille, na-arụ ọrụ na ngalaba nke ọkụ na statistical mechanics. Ọ bụ onye guzobere Institute for Research on Nonequilibrium Phenomena (IRPHE).[1]

Clavin jere ozi dika onyeisi oche nke mekanik nke ana ahụ anya na Institut Universitaire de France site na 1993 ruo 2004.[2] Ọ natara Ya.B. Zeldovich Gold Medal site na The Combustion Institute na 2014 na onye otu The Combussion Institute.[3][4] E mere ogbako akpọrọ Out-of-Equilibrium Dynamics na 2012 iji sọpụrụ ụbọchị ọmụmụ Clavin nke afọ 70.[5] Ọ bụ onye natara onyinye Grand Prix site na French Academy of Sciences na 1998 ma nata onyinye Plumey site na Société Française de Physique na 1988. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye nnọchi anya na ebe ana agụmakwụkwọ maka frenchi n'afọ 1997.[6]

Akwụkwọ[dezie | dezie ebe o si]

  • Paul Clavin, Geoff Searby (2016). Combustion Waves and Fronts in Flows: Flames, Shocks, Detonations, Ablation Fronts and Explosion of Stars. Cambridge University Press. ISBN 978-1107098688. 

Lekwaa[dezie | dezie ebe o si]

 

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Poinsot (2017). "Combustion Waves and Fronts in Flows: Flames, Shocks, Detonations, Ablation Fronts and Explosion of Stars Combustion Waves and Fronts in Flows: Flames, Shocks, Detonations, Ablation Fronts and Explosion of Stars, Paul Clavin and Geoff Searby, Cambridge U. Press, 2016, 720 p, $190.00, ISBN 978-1-107-09868-8". Physics Today 70 (8): 62. DOI:10.1063/PT.3.3665. 
  2. Lecturers - Combustion Energy Frontier Research Center. cefrc.princeton.edu.
  3. Ya. B. Zeldovich Gold Medal - The Combustion Institute. www.combustioninstitute.org (24 June 2016).
  4. Fellows of The Combustion Institute - The Combustion Institute. www.combustioninstitute.org (20 June 2017).
  5. Out-Of-Equilibrium Dynamics. www.irphe.fr.
  6. Académie des sciences.