Jump to content

Paul Clohessy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Paul Clohessy, OAM (amuru ya na onwa November 11 n'afo 1970) obu onye Australian nke na ahu Maka ndi nwere nsogbu anya. Amuru ya n'obodo Perth, Western Australia. Onochitere Anya ndi Australia na Ihe egwuriegwu ato nke paralympic- 1992, 1996 na 2000. Obukwa onye gwuru akwukwo na Australian institute nke sport na afo 1997 na 2000 na cycling. [1] [2].[3]

Egwuregwu Paralympic[dezie | dezie ebe o si]

Eddie Hollands (n'aka ekpe) na Paul Clohessy (n' aka nri) nke Australia na-arụ ọrụ n'oge Atlanta 1996 Paralympic Games

O sonyere mana enwetaghị ihe nrite ọ bụla n'egwuregwu Paralympics mbụ ya na 1992 Barcelona Games. [4] Na 1996 Atlanta Games, o ritere ihe nrite ọlaọcha na Men's Individual Pursuit Tandem open event ya na onye ya na ya na-agba ịnyịnya ígwè bụ Eddy Hollands.[1] Na 2000 Sydney Games, ya na onye ya na ya na-agba ịnyịnya ígwè bụ Darren Harry ritere ihe nrite ọla edo na Men's Sprint Tandem open event, nke o nwetara Ihe nrite nke Order of Australia, [1] na ihe nrite nchara na Men'tti 1 km Time Trial Tandem Open event na Hollands.[1]"./Paul_Clohessy#cite_note-oam-1" id="mwLQ" style="counter-reset: mw-Ref 2;">[2] 

  1. 1.0 1.1 Clohessy, Paul, OAM. It's an Honour. Retrieved on 27 January 2012.
  2. Australians at the 1996 Atlanta Paralympics: Cyclists. Australian Sports Commission. Archived from the original on 20 January 2000. Retrieved on 15 February 2012.
  3. Nihil (2006). Australian Institute of Sport : celebrating excellence. Focus Publishing. ISBN 1-921156-16-3. 
  4. Athlete Search Results. International Paralympic Committee. Retrieved on 15 February 2012.