Paula Ingabire
Ọdịdị
Paula Ingabire
ụdịekere | nwanyị ![]() |
---|---|
mba o sị | Rwanda ![]() |
aha enyere | Paula ![]() |
aha ezinụlọ ya | Ingabire ![]() |
ụbọchị ọmụmụ ya | 24 Jenụwarị 1983 ![]() |
Ebe ọmụmụ | Kenya ![]() |
Asụsụ obodo | Kinyarwanda ![]() |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị ![]() |
Ọkwá o ji | Minister of ICT and Innovation ![]() |
ebe agụmakwụkwọ | Massachusetts Institute of Technology, College of Science and Technology, Lycée de Kigali ![]() |
Ebe obibi | Rwanda ![]() |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2008 ![]() |
affiliation string | Minister of Information Communication Technology and Innovation of Rwanda ![]() |
so na | World Economic Forum Annual Meeting 2020, Global Conference 2020 ![]() |
Paula Ingabire Bụ onye Rwandan ọkachamara na teknụzụ na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye na-eje ozi dị ka Minista nke Ozi na teknụpụ nkwukọrịta na Innovation, na Cabinet nke Rwanda, kemgbe ụbọchị 18 Ọktoba 2018.[1][2]
Ingabire gụrụ akwụkwọ na Mahadum nke Rwanda, gụsịrị akwụkwọ na nzere bachelọ. Ọ gara n'ihu nweta nzere Master of Science na Injinia na Nchịkwa, site na Massachusetts Institute of Technology (MIT). Ọ bụ onye Systems Design & Management Fellow na MIT.[3]
Tupu nhọpụta ya ugbu a, Ingabire bụ Onye isi nke Kigali Innovation City initiative. Tupu nke ahụ, ọ nọ n'ọkwa Onye isi nke ICT na Rwanda Development Board.[1][2][4]
Ebenside
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Collins Mwai (19 October 2018). Kagame reshuffles Cabinet, women take up more slots. Retrieved on 19 October 2018. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "1R" defined multiple times with different content - ↑ 2.0 2.1 Jean de la Croix Tabaro (18 October 2018). Rwanda Gets New 50-50 Gender Cabinet, Fewer Ministers. KTPress Rwanda. Retrieved on 19 October 2018. Kpọpụta njehie: Invalid
<ref>
tag; name "2R" defined multiple times with different content - ↑ The World Summit Awards (28 July 2020). Paula Ingabire: Minister of ICT and Innovation of Rwanda. The World Summit Awards. Retrieved on 28 July 2020.
- ↑ Jean Pierre Afadhali (21 May 2016). Rwanda seeks investor for tech city. Retrieved on 19 October 2018.