Penda Bah
Appearance
Penda Bah
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | The Gambia |
Aha enyere | Penda |
aha ezinụlọ ya | Bah |
ụbọchị ọmụmụ ya | 17 Ọgọọst 1998 |
Ebe ọmụmụ | The Gambia |
ọrụ ọ na-arụ | Onye otu egwuregwu bọọlụ |
ọnọdụ egwu na otu / ọpụrụiche | etiti etiti |
onye nsonye òtù egwuregwu | Gambia women's national football team, DreamStar FC Ladies, Gambia women's national under-17 football team, Interior FC |
ụdị egwuregwu | footbọl |
Penda Bah (amụrụ n'abalị iri na asaa n'ọnwa Ọgọstụ n'afọ 1998) bụ onye Gambia na-agba bọọlụ nke na-agba dịka onye na-agba ọsọ n'etiti ma bụrụ onye isi otu ụmụ nwanyị Gambia.[1][2]
Ọrụ klọb
[dezie | dezie ebe o si]Tupu oge 2019 NWPL, Bah bịanyere aka na otu egwuregwu ọhụrụ nke Nigeria Women Premier League, Dream Stars F.C.[3][4]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Gambia 'want to prove everybody wrong' against Super Falcons - Penda Bah. Yahoo Sports. Archived from the original on 2019-02-21. Retrieved on 2019-02-20.
- ↑ Joining Nigeria's Dream Stars Ladies a Dream Come True — Gambia Captain. Dailypost Newspaper (February 15, 2019). Retrieved on 2019-02-20.
- ↑ Gambia's Penda Bah joins Nigerian side Dream Stars from Interior FC. Goal.com. Retrieved on 2019-02-20.
- ↑ Penda Bah moves to Nigerian Premier League. Point Newspaper Gambia. Archived from the original on 2019-02-19. Retrieved on 2019-02-20.