Petrosalam

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Petrosalam bụ ụlọ ọrụ mmekọ ọnụ n'etiti Gọọmenti Arab Republic of Egypt, Egyptian General Petroleum Corporation (EGPC) na Arabian Oil Company (AOC) maka nchọpụta, mmepe na mmepụta mmanụ n'ime Northwest October Development Lease.