Philippe Lacôte

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Philippe Lacôte
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịFrance, Côte d'Ivoire Dezie
Aha enyerePhilippe Dezie
aha ezinụlọ yaLacôte Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1969 Dezie
Ebe ọmụmụAbidjan Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaFrench language Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-emeputa ihe nkiiri, onye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity Toulouse - Jean Jaurès Dezie
Ihe nriteQ122947264 Dezie

Philippe Lacôte bụ onye nduzi ihe nkiri si Côte d'Ivoire.[1] A maara ya nke ọma maka ihe nkiri ya nke afọ 2014 bụ Run, nke bụ ihe nkiri a họpụtara maka Lumières Award maka Best French-Language Film na 20th Lumières Awards, na ihe nkiri ya na 2020 Night of the Kings (La Nuit des rois), nke bụ onye mmeri nke Amplify Voices Award na 2020 Toronto International Film Festival.[2][3]

A họpụtakwara ihe nkiri abụọ ahụ dị ka ihe Côte d'Ivoire nyere na Academy Awards maka Best International Feature Film Oscar, Run for the 88th Academy Awards na 2016 na Night of the Kings maka 93rd Academy Awards na 2021.[4][5]

Nkwanye ugwu[dezie | dezie ebe o si]

N'afọ 2021, a họpụtara ya dị ka onye otu ndị ọka ikpe maka ngalaba asọmpi mba ụwa nke 74th Locarno Film Festival nke emere site n'ụbọchị nke anọ ruo ụbọchị nke ịrị na anọ nke ọnwa Ọgọst.[6]

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. Melanie Goodfellow, "Philippe Lacôte talks ‘Night Of The Kings’, martial arts, African independence project". Screen Daily, September 10, 2020.
  2. Melanie Goodfellow, "Lumière Awards nominations unveiled". Screen Daily, January 12, 2015.
  3. "'Nomadland' wins People's Choice Award at Toronto International Film Festival". CTV News, September 20, 2020.
  4. Essien (October 9, 2015). Philippe Lacôte's Debut Feature 'Run' Is Ivory Coast's Best Foreign Language Film Oscar Entry. IndieWire. Archived from the original on January 13, 2020. Retrieved on June 22, 2022.
  5. McNary (September 9, 2020). Neon Buys Ivory Coast Awards Contender 'Night of the Kings'. Variety.
  6. 74th Locarno Film Festival (Concorso Internazionale: Jury) (en). Locarno Film Festival (July 3, 2021). Retrieved on July 3, 2021.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]