Philippe Lando Rossignol

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Philippe Lando Rossignol
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịDemocratic Republic of the Congo Dezie
Aha enyerePhilippe Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye egwu Dezie

Philippe Lando Rossignol, bụ onye na-edekọ egwu na onye na-eti egwu, na mba Democratic Republic of the Congo (DRC). Ọ bụbu onye otu soukous band TPOK Jazz, nke François Luambo Makiadi duziri, nke na-achịkwa egwu Congo site n'afọ 1950s ruo n'afọ 1980s. Rossignol bụ otu n'ime ndị guzobere otu ahụ n'afọ 1956. Ọ hapụrụ otu egwu ahụ n'afọ 1957.[1]

Leekwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Franco Luambo Makiadi
  • Sam Mangwana
  • Josky Kiambukuta
  • Simaro Lutumba
  • Ndombe Opetum
  • Youlou Mabiala
  • Mose Fan Fan
  • Koffi Olomide
  • Wuta Mayi
  • TPOK Jazz
  • Ndepụta nke ndị egwu Afrịka

Ebensidee[dezie | dezie ebe o si]

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]