Philomène Omatuku Atshakawo Akatshi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Philomène Omatuku Atshakawo Akatshi
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịDemocratic Republic of the Congo Dezie
Aha enyerePhilomène Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jiMinister of Industry, Minister of Women Affairs Dezie

Philomène Omatuku Atshakawo Akatshi bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si Democratic Republic of the Congo .

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Ọ rụrụ ọrụ dị ka Minista na-ahụ maka ihe gbasara ụmụ nwanyị n'afọ 2007 n'okpuru Onye isi ala Joseph Kabila na Praịm Minista Antoine Gizenga . [1] [2]'ọchịchị nke abụọ nke Gizenga, o nwere ọkwa nke "Ministre de Genre, de la Famille et de l'Enfant": Minista maka Mmekọahụ, Ezinụlọ na Nwatakịrị.

Hụkwa[dezie | dezie ebe o si]

  • Christophe Mboso N'Kodia Pwanga
  • Jeannine Mabunda
  • Gabriel Kyungu wa Kumwanza

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]