Pilar Buepouo Boseka
Ọdịdị
Pilar Buepoyo Boseka
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Equatorial Guinea |
| Aha enyere | Pilar |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ọkwá o ji | Member of the Pan-African Parliament, Member of the Chamber of People's Representatives of Equatorial Guinea |
Pilar Buepoyo Boseka bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Equatoguinean. Ọ bụ onye otu Pan-Afrika Parliament maka Equatorial Guinea. Ọ bụ osote minista nke ahụike na gburugburu ebe obibi site na arụ 1999 rụo na arụ 2001.[1]
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Equatorial Guinea Ministers Guide2WomenLeaders.com