Pisit Charnsnoh

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Pisit Charnsnoh
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịThailand Dezie
Ọrụ ọ na-arụenvironmentalist Dezie
Ọrụ ama amaMangrove Action Project Dezie
Ihe nriteGoldman Environmental Prize Dezie

Pisit Charnsnoh, onye si Trang Province, Thailand, so guzobe Yadfon Association na 1985. E nyere ya Goldman Environmental Prize n'afọ 2002, maka mbọ ọ na-agba n'ichebe gburugburu ebe obibi dị n'ụsọ oké osimiri nke Thailand.[1] Charnsnoh nọ na bọọdụ nke International Mangrove Action Project nke dabeere na Seattle, ma jikọtara ya na Industrial Shrimp Action Network.[2]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Taking Back the Mangroves with Community Management
  2. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; no text was provided for refs named goldman