Pithole, Pennsylvania

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ébé pithole na 2009. Ébé ndi mbiambia nọr na élú ügwü.

Pithole, ma ọ bukwa Pithole City, by ámá mmuo nọr na ime Cornplanter Township, na Venango County, ime nkeji obodo US nke Pennsylvania. Ó rùrù mile 6 shí Oil Creek State park na Drake Well Museum, ébé mmanu crude bụzor fụtá na áhiá na ụwa nile. Otu mádu na ime Pithole shi tó bukwa òtù ọgụgụ ha shi da. Na otu Pithole nọr ka ébé òlìlé ihe ngwa-áhiá mmanu crude mèrè ka oke ndi madu shi ma ya.