Plus TV Africa

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Plus TV Africa
television station
Akụkụ nketelevision in Nigeria Dezie
mba/obodoNaijiria Dezie
adreesị ozi ịntanetịmailto:plustvafrica@gmail.com Dezie
webụsaịtịhttps://www.plustvafrica.com/ Dezie
kọwara na URLhttps://www.lyngsat.com/tvchannels/ng/Plus-TV-Africa.html Dezie
URL mgbasa ozi gụghariahttps://www.plustvafrica.com/live-tv/ Dezie
channel number408, 308 Dezie

Plus TV Africa bụ ọwa akụkọ pan-African nke Naijiria nke General News and Entertainment Company nwere ma na-agbasa ozi gafee Afrika site na ikpo okwu StarTimes, na DSTV Channel 408 site na 3 Eprel,na afọ 2020, na ọwa YouTube ya.[1][2][3] Ụlọ ọrụ telivishọn ahụ na-agbasa n'ihe karịrị mba 30 na ihe karịrị nde mmadụ iri na abụọ na-ekiri ya n'Africa.[4]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. W (2020-04-03). Plus TV Africa Launches On DSTV (en-US). MojiDelano.Com. Retrieved on 2020-04-03.
  2. TheCable | Nigeria's independent online newspaper (en-US). TheCable. Retrieved on 2020-04-03.
  3. Plus TV Africa to broadcast on StarTimes across Africa. Premium Times. Retrieved on 13 June 2019.
  4. Plus TV Africa to broadcast on StarTimes. The Cable. Retrieved on 13 June 2019.

Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]