Jump to content

Pradip Kumar Barma

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

Pradip Kumar Barma bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị India sitere na AITC. Na Mee 2021, a họpụtara ya ka ọ bụrụ onye otu West Bengal Legislative Assembly nke Jalpaiguri. . [1][2]

Barma si na Jalpaiguri district. Aha nna ya bụ Kalisankar Barma.[3] Ọ gafere MBBS na kọleji na ụlọ ọgwụ Nil Ratan Sircar Medical, na 1981.[4] Ọ gbara aka na ntuli aka ndị omebe iwu West Bengal nke 2021 site na Jalpaiguri Vidhan Sabha wee merie oche ahụ na 2 Mee 2021.. [3][4]

Ebem si dee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. Dr Pradip Kumar Barma | West Bengal Assembly Election Results Live, Candidates News, Videos, Photos. News18. Retrieved on 15 May 2021.
  2. Pradip Kumar Barma Election Results 2021: News, Votes, Results of West-bengal Assembly (en). NDTV.com. Retrieved on 15 May 2021.
  3. न्यूज़ (2 May 2021). Jalpaiguri, West Bengal Election Final Results LIVE: TMC के DR. PRADIP KUMAR BARMA की हुई जीत, BJP के SOUJIT SINGHA (PIKU) रहें दूसरे नंबर पर (hi). www.abplive.com. Retrieved on 15 May 2021.
  4. Jalpaiguri, West Bengal Assembly election result 2021 (bn). Aaj Tak বাংলা. Retrieved on 15 May 2021.