President of the United States

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
President of the United States

Onye isi ala United States (POTUS)[upper-alpha 1] bụ onye isi ala na onye isi gọọmentị United States of America.  Onye isi ala na-eduzi ngalaba isi nke gọọmentị etiti ma bụrụ onye isi ndị agha United States.