Prigi Arisandi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Prigi Arisandi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịIndonesia Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1976 Dezie
Ebe ọmụmụGresik Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaIndonesian Dezie
Ọrụ ọ na-arụenvironmentalist Dezie
Ihe nriteGoldman Environmental Prize Dezie

Prigi Arisandi (amụrụ ya na 24-1-1976) bụ onye Indonesian biologist na gburugburu ebe obibi. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Biology na Mahadum Airlangga . E nyere ya ihe nrite nke Goldman maka ebe obibi n'afọ 2011, maka mbọ ọ na-agba iji belata mmetọ ụlọ ọrụ nke Osimiri Surabaya.[1][2][3]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Prigi Arisandi: Aksi Nyata Pelestarian Lingkungan Hidup", Kompasiana, 21 April 2011. Retrieved on 31 May 2012. (in Indonesian)
  2. 2011 Goldman Environmental Prize Recipients. Goldman Environmental Prize. Archived from the original on 4 June 2012. Retrieved on 30 May 2012.
  3. 2011 Recipient for Islands: Prigi Arisandi. Goldman Environmental Prize. Archived from the original on 12 November 2011. Retrieved on 30 May 2012.