Gaa na ọdịnaya

Princess Sifrash Bizu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Princess Sifrash Bizu
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịEthiopia Dezie
Aha ọmaprincess Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya6 Mee 1959 Dezie
ŃnàAmha Selassie Dezie
ŃnéMedferiashwork Abebe Dezie
NwanneZera Yacob, Crown Prince of Ethiopia Dezie
EzinụlọHouse of Solomon Dezie

Princess (Leult) Sifrash Bizu (amụrụ na ubochi isii n' onwa use n' afi 1959)O bụ nwa nwanyị nke Emperor-in-exile Amha Selassie nke Etiopia site na Empress Medferiashwork Abebe, nwunye ya nke abụọ.[1] Ọ bụ nwa nwa nke Emperor Haile Selassie nke Ethiopia.   [citation needed]

Edensibia

[dezie | dezie ebe o si]
  • Onye isi oche nke Haile Selassie Foundation. 
  1. In Memory of Her Imperial Majesty Empress Medferiashwork Abebe Of Ethiopia. The Crown Council of Ethiopia. Archived from the original on 28 September 2010. Retrieved on 26 October 2010.