Priscilla Agera

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Priscilla Agera
BornÀtụ:Birth-date and age
NationalityNigerian
Occupationvolleyball player 2018 - 2019
EmployerNigeria Customs Women Volleyball Team 2020 - 2021

Priscilla Agera bụ onye egwu , bụ onye gbara n'otu egwuregwu, na ndị otu egwuregwu, ụmụnwanyị, [1]

Mmezu[dezie | dezie ebe o si]

Priscilla gbara n'otu egwuregwu volleyball "b" nke Beach maka otu egwuregwu ọgụ ụmụ mba Nigeria

Ọ so na ndị otu meri South Africa iji ihe nrite ọla edo n'asɔmpi 2015 nke 11 nke All Africa na Congo.  [1] [2] Ọ so na otu ndị meri agba nke atọ na African Women Beach Volleyball 2016 Olympic Qualifiers na Jabi Lakeside, Abuja[2]

Ọ so na otu ụmụ Customs Nigeria bụ ndị isi n'awụmpi egwuregwu egwuregwu ụmụ amị Afrịka nke afọ 2019 na Cairo, Egypt [3]

Ntụaka[dezie | dezie ebe o si]

  1. Priscilla Agera » clubs : (en). Women Volleybox. Retrieved on 2023-03-20.
  2. "Nigeria wins 3rd place in Women Beach Volleyball", www.premiumtimesng.com. Retrieved on 2023-03-20.
  3. NNN (2019-03-16). Africa Club Championship: Nigeria Customs women volleyball team pummel USFA of Burkina Faso (en). NNN. Retrieved on 2023-03-20.