Prossy Akampurira
ụdịekere | nwanyị |
---|---|
mba o sị | Uganda |
ụbọchị ọmụmụ ya | 1987 |
Ebe ọmụmụ | Uganda |
ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
Ọkwá o ji | Member of the Parliament of Uganda |
Mpaghara ntuli aka | Rubanda District |
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị | National Resistance Movement |
Prossy Akampurira Mbabazi (amụrụ na 8 Disemba na afo 1987) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na nwanyị so na ndị omeiwu. N'afọ 2016, a họpụtara ya dị ka onye nnọchi anya nwanyị na nzuko omeiwu maka mpaghara Rubanda, a họpụtara ọzọ maka oge nke abụọ n'ọchịchị na ntuli aka afo 2021 Uganda General.[1]
Agụmakwụkwọ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ gụsịrị akwụkwọ praịmarị ya n'afọ 2000 na ụlọ akwụkwọ praịm ụmụ nwanyị Rubaga, n'afọ 2004 Prossy gụsịrị akwụkwọ Uganda Certificate of Education (UCE) maka agụmakwụkwọ sekọndrị dị ala na ụlọ akwụkwọ sekọndary St Mary. Ọ gụsịrị ọkwa sekọndrị dị elu nke a maara dị ka Uganda Advanced Certification of Education (UACE) na afo 2007 na ụlọ akwụkwọ sekọndary Hana Mixed . N'afọ 2013, ọ gụsịrị akwụkwọ na Mahadum Makerere na nzere bachelọ nke sayensị na agụmakwụkwọ na Kampala.[2]
Ọrụ ndị ọzọ
[dezie | dezie ebe o si]Aha Ọrụ | Nhazi | Oge Ọrụ | |
---|---|---|---|
Onye omeiwu | Nzukọ omeiwu nke Uganda | 2016 ruo 2021 | 2021-ụbọchị taa |
Onye nduzi azụmahịa | FREAM Investments Ltd | 2012 2016 | |
Onye nkuzi | Kajjansi Progressive S.S. | 2010-2012 |
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Nzukọ omebe iwu nke Uganda.
- Onye omeiwu.
- National Resistance Movement.
- Ndepụta nke ndị otu nke iri na otu nke Uganda.
- Ndepụta nke ndị otu nke iri nke Nzukọ Ndị Omeiwu nke Uganda.
- Ógbè Rubanda
Ebemsidee
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Parliament of Uganda. www.parliament.go.ug. Archived from the original on 2021-04-27. Retrieved on 2021-03-15.
- ↑ Parliament of Uganda. www.parliament.go.ug. Archived from the original on 2021-04-27. Retrieved on 2021-03-15.