Providus Bank Limited
| Obere ụdị nke | Ụlọ akụ́ |
|---|---|
| Oge/afọ mmalite | 2016 |
| Aha gọọmenti | Providus Bank Limited |
| Mba/obodo | Naijiria |
| Nhazi ọnọdụ | 6°25′53″N 3°25′50″E |
| Ọdịdị isi ụlọ ọrụ | Victoria Island, Lagos |
| Webụsaịtị | https://providusbank.com/ |


ProvidusBank PLC (PB), bụ onye na-enye ọrụ ego na Naijiria, nke Central Bank of Nigeria, ụlọ akụ etiti na onye na-ahụ maka ụlọ akụ mba nyere ikike dị ka ụlọ akụ azụmahịa.[1][2]
Ebe
[dezie | dezie ebe o si]Isi ụlọ ọrụ na isi alaka nke ụlọ akụ a dị na 724 Adetokunbo Ademola Striti, Victoria Island, Lagos, n'obodo Lagos, isi obodo ego nke Naijiria.[3] Ndekọ ala nke isi ụlọ akụ ahụ bụ: 6°25'53.0"N, 3°25'50"E (Latitude:6.431389; Longitude:3.430556).
Nchịkọta
[dezie | dezie ebe o si]Ka ọ na-erule n'ọnwa Nọvemba, na afọ 2018, e debara aha Providus Bank dị ka ụlọ akụ azụmahịa mpaghara, na-ejere ndị ahịa na Steeti Lagos na Naịjirịa Federal Capital Territory ozi.[4] Ụlọ akụ ahụ na-ezube ijere nnukwu ụlọ ọrụ, ụlọ ọrụ gọmentị, ụlọ ọrụ, obere ụlọ ọrụ na ndị dị n'etiti na ndị mmadụ bara nnukwu ego.[5]
Akụkọ ihe mere eme
[dezie | dezie ebe o si]Central Bank of Nigeria nyere ụlọ akụ ahụ ikike ụlọ akụ mpaghara na Junn, afọ 2016.[1]
Hụkwa
[dezie | dezie ebe o si]- Ndepụta ụlọ akụ na Naịjirịa
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ 1.0 1.1 Obinna (15 June 2016). CBN Grants Providus Bank Commercial Banking Licence. Retrieved on 5 November 2018.
- ↑ Central Bank of Nigeria (5 November 2018). Central Bank of Nigeria: List of Supervised Commercial Banks. Central Bank of Nigeria. Retrieved on 5 November 2018.
- ↑ Omidire (29 April 2017). Updated – Development: Providus Commercial Bank Headquarters, Victoria Island – Lagos. Estateintel.com. Retrieved on 5 November 2018.
- ↑ Providus Bank (5 November 2018). The Branch List of Providus Bank. Providus Bank Limited. Retrieved on 5 November 2018.
- ↑ City People (1 July 2019). Meet The Big Boys And Ladies Who Run Providus Bank. Retrieved on 2 February 2020.
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]- Ebe nrụọrụ weebụ nke ProvidusBank PLC
- Providus Bank nwetara ikikere ụlọ akụ azụmahịa site na CBN Ka ọ na-erule 15 June 2016.