Purity Ada Uchechukwu

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Purity Ada Uchechukwu
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịNaijiria Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya20. century Dezie
Ọrụ ọ na-arụhispanist Dezie
onye were ọrụMahadum Nnamdi Azikiwe Dezie
ebe agụmakwụkwọUniversity of Bamberg Dezie
nnọchiaha nkeonweL484 Dezie

Pure Ada Uchechukwu (a muru n’afọ 1971) bu onye Naijịria ọkachamara n'asụsụ Spanish, onye oka mmuta na onye nkuzi okenye nke asụsụ spanish na Ngalaba Asusu Yụrop agba ọhụrụ,na Mahadum Nnamdi Azikiwe , dị n'Awka . Nnyocha ya n'asụsụ gbadoro anya na ndị Afro-Hispanic, Spanish dị ka asụsụ nke abụọ na ọrụ ya na Afrịka na Mba Amerịka . Uchechukwu bụ otu n'ime ihe na-akpali akpali n'azụ agụmakwụkwọ asụsụ spanish na mpahara Afrịka nọdebere ọzara sahara ebe a na-asụ bekee. [1] [2]

Mmalite ndu na mmuta[dezie | dezie ebe o si]

A mụrụ Purity Ada Uchechukwu na Legọs, Naijiịa, n'afọ 1971. [3] Mgbe ọ gụsịrị akwụkwọ nzere masta na Spanish na Mahadum Bamberg, o nwetara dọktọret na mahadum ahụ n'afọ 2010, na-elekwasị anya na fịlọlọji nke asụsụ Romans ma na-ede edemede ya na "A Corpus-Based Analysis of Igbo and Spanish Copula Verbs." [4] [5] [6]

Ọrụ[dezie | dezie ebe o si]

Uchechukwu laghachitere Naịjirịa ị rụ ọrụ dịka onye ọkammụta Spanish onye na Mahadum Nnamdị Azikiwe, na Ngalaba Asusu Yụrop agba ọhụrụ ya. [4] [5] [7] Ọ bụ onye editọ nke Journal of Modern European Language and Literatures, akwụkwọ agụmagụ a na-enyocha n'ibe n'ibe nke mahadum ahụ . [8]

Nnyocha ya lekwasịrị anya n'ịkụzi asụsụ Spanish dị ka asụsụ nke abụọ nakwa Spanish na Mba Amerịka . N'afọ 2014, o nyere aka na akwukwo Instituto Cervantes La enseñanza del español en África Subsahariana ("The Teaching of Spanish in Sub-Saharan Africa"), na-ede banyere onodu asusu Spanish na Naijirịa. [5] Ọ bụ onye otu ndị American Association of Teachers of Spanish and Portuguese ma na-eje ozi na bọọdụ nke Open Journals Naijirịa. [7] [9] Ọrụ ya dị ka onye na-eme nchọpụta n'asụsụ Spanish na mpahara Afrịka nọdebere ọzara sahara ebe a na-asụ bekee kwụsara ya iche, ka ọ na-enyocha na akwụkwọ afọ 2017 ya "Spanish in Sub-Saharan Africa: Whither Nigeria?" [10]

Ọ lụrụ Chinedu Uchechukwu, bụ prọfesọ ibe ya na Mahadum Nnamdị Azikiwe. [1] [11]

Ọrụ ahọpụtara[dezie | dezie ebe o si]

  • "A Corpus-Based Analysis of Igbo and Spanish Copula Verbs," doctoral thesis, 2010
  • "Spanish in the United States as an Example of the Interaction between Language, Politics and Ethnicity," UJAH: Unizik Journal of Arts and Humanities, 2011
  • "The Transitivity of Psych Verbs in Spanish and Igbo" in The Transitivity Problem of the Igbo Verb, 2012
  • "La situación del español en Nigeria" in La enseñanza del español en África Subsahariana, 2014
  • "The Prototypical Igbo Copula Verb," Igbo Language Studies Series, 2015
  • "Afro-Hispanics and Self-Identity: The Gods to the Rescue?," Ogirisi: A New Journal of African Studies, 2016
  • "Spanish in Sub-Saharan Africa: Whither Nigeria?," UJAH: Unizik Journal of Arts and Humanities, 2017
  • "A Proposal for Afro-Hispanic Peoples and Culture as General Studies Course in African Universities," Humanities, 2019
  • "Is Spanish as a Heritage Language in the US Endangered?," International Journal of Humanities & Social Studies, 2019

Ebemsidee[dezie | dezie ebe o si]

  1. 1.0 1.1 Emenanjọ (2015). A Grammar of Contemporary Igbo : Constituents, Features and Processes.. M and J Grand Orbit Communications. ISBN 978-978-54215-2-1. OCLC 952248187.  Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":3" defined multiple times with different content
  2. Purity Uchechukwu profile. Researchgate. Retrieved on 7 April 2021.
  3. Estudios Destacados del Hispanismo (es). Observatorio Permanente del Hispanismo. Retrieved on 2021-03-01.
  4. 4.0 4.1 Congreso de Hispanistas Africanas (es). Fundación Mujeres por África (April 2014). Archived from the original on 2016-10-20. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":0" defined multiple times with different content
  5. 5.0 5.1 5.2 Purity Ada Uchechukwu (es). Los Libros de la Catarata. Retrieved on 2021-03-01. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":1" defined multiple times with different content
  6. Dr. Purity Ada Uchechukwu (de). Universität Bamberg. Retrieved on 2021-03-01.
  7. 7.0 7.1 Purity Uchechukwu | Portal del Hispanismo (es). Instituto Cervantes. Retrieved on 2021-03-01. Kpọpụta njehie: Invalid <ref> tag; name ":2" defined multiple times with different content
  8. Editorial Team. Journal of Modern European Languages And Literatures. Retrieved on 2021-03-02.
  9. OJN Editorial Board Members - Group1. Open Journals Nigeria. Retrieved on 2021-03-01.
  10. Wikipedia quiere reducir la "infrarrepresentación" de mujeres en el portal web con eventos de edición sobre sus logros (es). La Nueva España (2018-03-06). Retrieved on 2021-03-02.
  11. La USAL diseñará el grado en filología hispánica de la universidad de Nnamdi Azikiwe (Nigeria). Europa Press (2017-06-30). Retrieved on 2021-03-01.