Pyarali Merali

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Pyarali Merali
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1930 Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye na-ese ụkpụrụ ụlọ Dezie

Pyarali Merali (amụrụ na Disemba, na afọ 1930) bụ onye na-ese ụkpụrụ ụlọ si Uganda.[1] A maara ya [onye?] dị ka "Otu n'ime ndị na-ewu ụlọ kachasị mma n'oge anyị".. Ọ kwara gaa Karachi, Pakistan ebe n'ihe na erughị afọ iri ọ rụrụ ọrụ n'ihe karịrị ọrụ 300 gụnyere ụlọ akwụkwọ, ebe obibi, ụlọ akụ, ọfịs na ụlọ egwuregwu. [citation needed] Ụlọ ọrụ ya bụ nke a maara nke ọma na ebe ọtụtụ ndị na-ese ụkpụrụ ụlọ malitere ọrụ ha. Ọ hapụrụ ụlọ ọrụ ya n'aka ụmụnne abụọ mgbe ọ hapụrụ Canada. A maara ụlọ ọrụ ahụ ugbu a dị ka ASA. Otu n'ime nnukwu na nke kachasị mma na Pakistan. [citation needed]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Mankani. An exclusive interview with Arch. Pyarali Merali. Archi Times. Archived from the original on 21 October 2016. Retrieved on 20 October 2016.