Qenan Al-Ghamdi

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Qenan Al-Ghamdi
Mmádu
ụdịekerenwoke Dezie
mba o sịSaudi Arabia Dezie
aha n'asụsụ obodoقينان الغامدي Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1957 Dezie
Asụsụ obodoArabic Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaArabic Dezie
Ọrụ ọ na-arụOnye ntaakụkọ Dezie

 

Foto nke Qenan Al-Ghamdi

Maazị Qenan Al-Ghamdi (Arabic: قينان الغامدي) bụ onye nta akụkọ Saudi Arabia na onye bụbu onye isi nchịkọta akụkọ nke Al-Watan [1] (Arabic), akwụkwọ akụkọ a ma ama nke dị na ndịda Saudi Arabia. [2]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. "Al Qaeda Active in Saudi Arabia, Interior Minister Admits", FOX, 29 July 2003. Retrieved on 23 January 2010.
  2. "WHY BIN LADEN PLOT RELIED ON SAUDI HIJACKERS", boston.com. Retrieved on 23 January 2010.