Queen Nwokoye

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Jump to navigation Jump to search

Queen Nwokoye (amuru na August 11, 1982) bu nwa ada naijiria nke na eme ife onyonyo.[1][2] Akacha amaraya maka na ono na ime onyonyo nke obu onye isi na ndi otu ka ha so mee ihe egwuregwu na ime 2014 nke ana akpo Chetanna.[3]

Na mmalite nke ndu na igu akwukwo[mèzi | mèzi mkpụrụ]

Queen bu onye amuru na obodo Lagos State na ime ezi na ulo Catholic ma na obu onye Anambra State.  Oguchara akwukwo sekondiri na Queen's College, nke di na Enugu tupu owee gawa marihadum nke Nnamdi Azikiwe ebe nke ono wee guo akwukwo ana akpo Sociology and Anthropology. Obu uzo buru na obi ka ogu akwokwo banyere iwu nke ana akpo onye ikpe.[4]

Aka oru[mèzi | mèzi mkpụrụ]

ke mgbe oguchara egwu na 2004 na ime ihe onyonyo nke ana kpo Nna Men, Queen wee gaa buru onye gbara na ime otutu ihe ononyo egwuru egwu nke ndi Naijiria,nke oji nweta otutu itu ugo na nhoputa maka itu ugo.[5][6]

References[mèzi | mèzi mkpụrụ]