Quinta Kinyuy

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Quinta Kinyuy (amụrụ na onwa Julaị n’abali iri abuo na otu, n’afo 1997) bụ onye na-atu bọọlụ basketball na obodo Cameroon nke na-atu maka otu egwuregwu bọọlụ ụmụ nwanyị nke Cameroon.[1] [2][3]

Akụkọ ihe mere eme[dezie | dezie ebe o si]

Quinta Kinyuy turu bọọlụ maka FAP n'oge 2019 FIBA Africa Champions Cup Women- Final Round leagua. Ọ bụ otu n'ime ndị egwuregwu basketball ụmụ nwanyị nke mba Cameroon bụ ndị gbara FIBA Women's AfroBasketball n’afo 2023 . [4][5]

Edensibia[dezie | dezie ebe o si]

  1. Eurobasket. Quinta Kinyuy, Basketball Player, News, Stats - afrobasket. Eurobasket LLC. Retrieved on 2024-03-27.
  2. Quinta Kinyuy (Kinyuy Q.) - Player Profile - Basketball24.com (en). www.basketball24.com. Retrieved on 2024-03-27.
  3. Quinta Kinyuy (Kinyuy Q.) - Career Stats - Flashscore.com (en). www.flashscore.com. Retrieved on 2024-03-27.
  4. Quinta KINYUY - Player Profile (en). FIBA.basketball. Retrieved on 2024-03-27.
  5. Quinta Kinyuy Women's Basketball The Podium Pursuit | FanWord - Athlete Directory (en). Quinta Kinyuy Women's Basketball The Podium Pursuit | FanWord - Athlete Directory. Retrieved on 2024-03-27.