Jump to content

Rabab Cheddar

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ

 

Rabab Cheddar
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịMorocco Dezie
obodo maka egwuregwuMorocco Dezie
Aha enyereRabab Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya7 Maachị 1991 Dezie
Ọrụ ọ na-arụboxer Dezie
ụdị egwuregwuamateur boxing Dezie
so naboxing at the 2020 Summer Olympics – women's flyweight Dezie

Rabab Cheddar (amụrụ na 7 Machị na afọ 1991) bụ onye Morocco na-akụ ọkpọ.[1] O sonyere na asọmpi ụmụ nwanyị na afọ 2020 Summer Olympics.[2]

Ihe odide[dezie | dezie ebe o si]

  1. Rabab Cheddar. Olympedia. Retrieved on 30 July 2021.
  2. Boxing: Women's Fly (48-51kg). Tokyo 2020. Archived from the original on 8 August 2021. Retrieved on 30 July 2021.


Njikọ mpụga[dezie | dezie ebe o si]