Radheshyam Biswas
Ọdịdị
Radheshyam Biswas bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Bengali Indian na onye otu nzuko omeiwu na 16th Lok Sabha sitere na Karimganj (Constituency Lok Sabha), Assam. Ọ meriri ntuli aka izugbe India nke 2014 ịbụ onye ndoro-ndoro ochichi All India United Democratic Front.[1] Onye ndoro-ndoro ochichi nke BJP meriri ya na ntuli aka ndi India nke 2019.