Jump to content

Ragia Omran

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Ọkaiwu Ragia Omran

Ragia Omran (Arabic) bụ Onye na-ahụ maka ihe ndị ruuru mmadụ, onye ọka iwu na onye na-akwado ụmụ nwanyị. E nyere ya Robert F. Kennedy Human Rights Award. Ọ na-eme mkpọsa megide igbu ọkpụkpụ ụmụ nwanyị ma na-agbachitere ndị na-eme ngagharị iwe ndọrọ ndọrọ ọchịchị n'oge ngagharị iwe Arab Spring. [1][2][3][4][5][6]

Ihe ndị mere n'oge gara aga

[dezie | dezie ebe o si]

Ragia Omran bụ onye ọka iwu Ijipt nwere ihe fọrọ nke nta ka ọ bụrụ afọ iri abụọ nke ahụmịhe na-arụ ọrụ na ụlọ akụ na azụmahịa ego. Ọ rụrụ ọrụ afọ anọ na Egyptian National Council for Human Rights. Ọ bụ onye guzobere "Front to Defend Egypt's Protesters" na "No to Military Trials for Civilians", otu abụọ na-enye enyemaka iwu pro bono na nkwado maka ezinụlọ nke ndị e jidere. Ọ bụkwa onye ọrụ afọ ofufo ogologo oge na Hisham Mubarak Law Center, nke na-enye enyemaka iwu n'efu maka ndị a tara ahụhụ na ndị a na-ejide n'amaghị ama. Na mgbakwunye na ọrụ ya dị ka onye ọka iwu ụlọ ọrụ na nke ikike mmadụ, Ragia Omran bụ onye otu na-arụsi ọrụ ike n'ọtụtụ òtù ọha na eze nke Ijipt. Site na 2005 ruo 2008 ọ rụrụ ọrụ dị ka onye isi oche nke New Woman Foundation ma bụrụkwa onye otu Shayfeencom, otu na-abụghị nke ndọrọ ndọrọ ọchịchị, nke na-enweghị uru nke lekwasịrị anya na nlekota ntuli aka na ngosipụta. [7]

Ihe nrite

[dezie | dezie ebe o si]

A họpụtara Ragia Omran n'etiti ndị na-agbachitere ikike 15 si gburugburu ụwa iji nata onyinye Franco-German maka ikike mmadụ na ọchịchị iwu na Disemba 10, 2017. [8]

Ntụaka

[dezie | dezie ebe o si]
  1. "Ragia Omran:mmegbu n'Ijipt". Al Jazeera. 30 Maachi 2013. ewepụtara 30 Novemba 2017.
  2. "Afọ ise mgbe mgbanwe ndị Ijipt gasịrị, obi ọjọọ ndị uwe ojii na-aga n'ihu". CNN. 26 Jenuwari 2016. Eweputara 30 Novemba 2017.
  3. "ụbọchị Morsi chaotic n'ụlọ ikpe". Peter Hessler. The new Yorker. 6 Novemba 2013. Eweputara 30 Novemba 2017.
  4. "Gịnị mere e ji gbuo ya? ọnwụ obi ọjọọ nke nwa akwụkwọ Ịtali na Egypt gbagwojuru onye ọkachamara anya". The Guardian. 24 Febuwari 2016. eweputara 30 Novemba 2017.
  5. "Egypt: onye ọka ikpe na-ama ikpe ọnwụ ọtụtụ" Human Rights Watch. 3 Disemba 2013. eweputara 30 Novemba 2017.
  6. "2013: Ragia Omran". Robert F. Kennedy Human Rights. eweputara 30 Novemba 2017.
  7. etrangeres, Ministere de I'Europe et des Affaires." Franco German Prize for Human Rights and the rule of law (04.12.17)" France ministri maka Europe na mba ofesi. eweputara 2019-11-13.
  8. "

Templeeti:Robert F. Kennedy Human Rights Award laureates

  1. 0 Ragia Omran: Abused in Egypt. Al Jazeera (30 March 2013). Retrieved on 30 November 2017.
  2. Five years after the Egyptian revolution, police brutality persists. CNN (26 January 2016). Retrieved on 30 November 2017.
  3. Morsi's Chaotic Day in Court. Peter Hessler. The New Yorker (6 November 2013). Retrieved on 30 November 2017.
  4. Why was he killed? Brutal death of Italian student in Egypt confounds experts. The Guardian (24 February 2016). Retrieved on 30 November 2017.
  5. Egypt: Judge Issues Mass Death Sentences. Human Rights Watch (3 December 2013). Retrieved on 30 November 2017.
  6. 2013: Ragia Omran. Robert F. Kennedy Human Rights. Archived from the original on 9 March 2016. Retrieved on 30 November 2017.
  7. étrangères. Franco-German Prize for Human Rights and the Rule of Law (04.12.17) (en). France Diplomatie :: Ministry for Europe and Foreign Affairs. Retrieved on 2019-11-13.
  8. Prominent Egyptian Lawyer Wins European Human Rights Prize (en). Voice of America. Retrieved on 2019-11-13." Voice of America. Eweputara 2019-11-2013.