Gaa na ọdịnaya

Rahel Tewelde

Shí Wikipedia, njikotá édémédé nke onyobulạ
Rahel Tewelde
mmádu
Ụdịekerenwanyị Dezie
Mba o sịEritrea Dezie
Aha n'asụsụ obodoRahel Tewelde Dezie
Aha enyereRahel Dezie
Aha ezinụlọ yaTewelde Dezie
Ụbọchị ọmụmụ ya1975 Dezie
Ebe ọmụmụAsmara Dezie
Asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaHebrew Dezie
Ọrụ ọ na-arụonye nhazi ndu ihe nkiri, onye nhazi ederede Dezie
Ebe agụmakwụkwọUniversity of Asmara Dezie

Rahel Tewelde (amụrụ n'afọ 1974) bụ onye na-eme ihe nkiri na Eritrea.[1]

Rahel Tewelde gụrụ akwụkwọ na Asmara. E gosipụtara ihe nkiri mbụ ya bụ Hid'get na telivishọn Eritrea. Tewelde sụgharịrị ihe nkiri Casablanca n'asụsụ Tigrinya.[1]

Ihe nkiri

[dezie | dezie ebe o si]
  • Hid'get [Mgbaghara], 2003
  • Shikorinatat [The Beautiful Ones], 2006.

Ebensidee

[dezie | dezie ebe o si]
  1. 1.0 1.1 Olivier Barlet, Rahel Tewelde, africultures.com.