Rajesh Tacho
Ọdịdị
Rajesh Tacho | |
|---|---|
| 1st MLA of Anini | |
| Assumed office 1999[1] | |
| Preceded by | none |
| Succeeded by | none |
Shri Rajesh Tacho, nwa Late Khore Tacho [1] bụ onye omebe iwu nke Anini. Ọ bụ akụkụ nke Indian National Congress Party. Ọ ghọrọ onye omebe iwu Anini mgbe ọ dị afọ 47. Ọ gụsịrị akwụkwọ na Gọọmenti High School of Roing na 1979 dị ka 10th pass.
Ihe odide
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Arunachal Times "third consecutive term" Archived 23 Mee 2010 at the Wayback Machine