Ramatu Yaradua
Ọdịdị
Ramatu Yar'adua
| Ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| Mba o sị | Naijiria |
| Dị/nwunye | Murtala Shehu Yar'adua |
| Ọrụ ọ na-arụ | Onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị |
| Ebe agụmakwụkwọ | Coventry University |
| Nnọchiaha nkeonwe | L484 |
Ramatu Yaradua bụ Kọmishọna na-ahụ maka Ministri itinye ego , azụmahịa na ụlọ ọrụ na Niger State, Nigeria . [1] [2]
Rahmatu bụ onye obodo Enagi dị na ime obodo Edati nke dị na steeti Niger. [3] Agụmakwụkwọ praịmarị ya malitere na Adrao International School, Lagos, wee gaa United Kingdom ebe ọ gara Ibstock Place School London. [3] Ọ gụrụ International Relations na English na Mahadum nke Coventry ebe ọ nwetara BA na klas nke abụọ na elu.
Ọrụ
[dezie | dezie ebe o si]Ọ bụ kọmishọna nke gara aga na-ahụ maka azụmahịa, ụlọ ọrụ na itinye ego na steeti Niger. [4]
Ndụ onwe onye
[dezie | dezie ebe o si]Dị ya bụ Alh Murtala Shehu Yar'Adua onye bu Minister nke dị Nche gara aga
Njikọ mpụga
[dezie | dezie ebe o si]Ebe nsị de
[dezie | dezie ebe o si]- ↑ Error on call to Template:cite web: Parameters url and title must be specified. Archived from the original on 2019-11-01.
- ↑ NewNigerianNewsPapers (2019-10-31). Twenty Commissioners Take Oath Of Office In Niger, None Allocated Information Portfolio (en-US). New Nigerian Newspaper. Archived from the original on 2020-11-27. Retrieved on 2020-11-19.
- 1 2 A Brief Biography Of Rahmatu Yar'adua, Current Commissioner And HOR Aspirant. (en-US). IbabaNaija (2018-09-16). Archived from the original on 2020-11-27. Retrieved on 2020-11-19.
- ↑ My Root: My Pride and Source of Inspiration---Hajiya Yar'adua. Nigerian Voice. Retrieved on 2020-11-19.